Dataset Viewer
Auto-converted to Parquet Duplicate
text
stringlengths
0
81k
Chineke
Chineke bụ aha ọzọ ndi Igbo n' omenala Igbo kpọrọ Chukwu. Mgbe ndị bekee bịara, ha mee ya nke ndi okpukpere ụka. N'echiche ndi okpukpere chi nke Omenala Ndi Igbo, Christianity, Judaism, ma Islam, Chineke nwere ọtụtụ utu aha, ma nwee nanị otu aha. Ụzọ abụọ e si akpọ aha ahụ bụ "Jehovah maọbụ Yahweh". N' ọtụtụ Akwụkwọ Ns...
Chinụa Achebe
Chinụa Achebe (site n'aha a gụrụ ya Albert Chinụalụmọgụ Achebe; 16 Nọvemba 1930 – 21 Maachị 2013) bụ onye Igbo a mụrụ n'ụbọchị nke iri na isii n'ọnwa Nọvemba n'afọ 1930 n'obodo Ogidi nke dị n'ala Naijiria. Ọ bụ ya dere akwụkwọ a na-akpọ Things Fall Apart. E si n'akwụkwọ ahụ mara aha ya nke ukwuu n'ụwa nile.Chinua Acheb...
Asụ̀sụ̀ Ìgbò
Asụsụ Ìgbò bụ asụsụ nke ana-asụ n'ala Igbò nile gbaa gburugburu. Ọ bụkwa nke ndị nwe ya ruru ihe dị ka mmadụ di ndè ịrị abuo n'isi. Ọtụtụ n'ime ndị a bụkwa ndị Igbo, ebe ndị ọzọ n'ime ha bụ ndị ọbịa n'ala Igbo. Abịa n'asụsụ Igbo, e nwere ọtụtụ ire dị iche-iche nke mere ka ọ na-ebute nghọta he n'ime asụsụ a. Nke a kpara...
Ojukwụ
* Ojukwu bu aha nwoke. * Ojukwu bu he ndi Biafra dila kpo Chukwuemeka Ojukwu
Enụgwụ
Enugu bụ isi obodo Enugu State na Naijiria .Ọ dị na ndịda ọwụwa anyanwụ Nigeria. Obodo ahụ nwere mmadụ 722,664 dịka ngụkọ Naijiria 2006 siri dị. Aha Enugu sitere na okwu Igbo abuo Élu ugwú pụtara “elu ugwu” nke na-egosi ọdịdị ala ugwu obodo. Aha Ochi chi obodo ahụ bụ Enugwu Ngwuo, bụ ebe a chọtara oji n’okpuru ya. Enug...
Jesu Kristi
Jisọs Kraịst bụ onye nkwusa na onye ndú okpukpe ndị Juu na narị afọ mbụ. ==Lee nke özö== * Bible‎ * Islam == Ebe nsi nweta == * ‘Historical Jesus’, The Conversation - Independent source of news and views, December 15, 2014, looked up at February 15, 2016. Òtù:Éféfé Kraist
Naijiria
Nigeria, nke ogologo aha ya bụ Federal Republic of Nigeria, bụ mba dị n'akụkụ ọdịda anyanwụ West Africa. Ndị bi na ya bụ mba gụnyere ndị Igbo, Hausa, na Yoruba nakwa ọtụtụ ndị ọzọ dị iche iche. Obodo a na-akpọ Ripọblik du Benin nọ ni aka-ekpe Naijiria. Chad na Kameroon nọ kwa n'aka-nri ya. Na elu ya nọ obodo ana-akpọ N...
Kurów
Kurów bụ village no na South-Eastern ala ana-kpo Poland. Ono n'etiti obodo Puławy na Lublin, obodo no n'ime Poland, ebe miri ogologo (river) ana-kpo Kurówka. ==Links na aga n'ezi== * Wiki gbasara Kurów Òtù:Polish towns
Igbo-Ukwu
Igbo-Ukwu (Bekee: Great Igbo) bụ obodo dị na steeti Anambra nke dị na ndịda etiti obodo Naijiria. Obodo ahụ nwere akụkụ atọ bụ Obiuno, Ngo, na Ihite (agglomeration nke 4 quarters) nwere ọtụtụ obodo n'ime nkeji iri na isii na ngalaba nchịkwa iri atọ na isii (36). Amichi, Isuofia, Ikenga na ụfọdụ obodo ndị ọzọ.British Mu...
Igbo
* Ndi Igbo, otu agbụrụ nke Naijiria * Asụsụ Igbo, asụsụ ha * ihe ọbụla metụtara ala Igbo, maọbụ ọchịchị obodo ndị igbo mpaghara omenala na Naijiria
Wiki
Wikis nwere ike ịdị na-arụ otu ebumnuche, na n'ọnọdụ ndị dị otú ahụ, ndị ọrụ na-eji ikike nchịkọta akụkọ ha wepụ ihe ndị a na-ewere dị ka "enweghị isiokwu". Nke a bụ ihe gbasara akwụkwọ nkà ihe na-arụkọ ọrụ ọnụ Wikipedia. N'ụzọ dị iche, ebumnuche mepere emepe wiki na-anabata ọdịnaya na-enweghị iwu siri ike maka otu esi...
Aba, Nigeria
Aba, Nigeria bu ama ukwu nọ na ebe odida anyanwu Naijeria. Ono n'ime Nkeji Ochíchí wų Abia. Aba nwèrè oshimiri nke ha kpòrò Aba. Otu oke ndi Igbo, ndi nke ana-kpo ndi Ngwa bi n'Aba na nnukwu. Njirimara Aba ǫzǫ bų izų ahia. A na azų ahia ǫfuma n'Aba. Ahia ama ǫfųma dį na ala a bų * Ahia Ariaria - a na ere igbe, akwa ǫhų...
Ȯra Abia
Ȯra Abia (State nke Chineke) bu state no n'ime Naijiria. Isị ya bu Umuahia, tomadi Aba bu ebe ahia ukwu ya no. Abia State nola n'afo Imo State ru 1991, mgbe ndi government coro ya guzie ya state. Ndị Ìgbò bi na ya na nke ukwu. == Ọdịdị ala == Obu otu state n'iteghete meka ebe ana-kpo Mba Mmiri (Niger Delta). == Ihu igw...
Oche
Oche bu ihe ana-akpo he madu nwere ike iji kporo odo, no. Oche nke enweghi aka, n'azu, bu nke ana-kpo stool. Mgbe ochee vuru ivu, nwe padding, ana-kpo ya couch na sofa ufodu. Mgbe o nweghi padding, onwere aka, o-nweghi, ana-kpo ya bench. ==Lee nke ozo== * Ńkú Òtù:Úlò Òtù:Madu Òtù:Ǹkà == In language == * obụrụ ná mmadụ ...
Sani Abacha
Sani Abacha bula onye eze Nigeria, 1993-1998. Amuru ya 20 Septemba 1943 na Kano. O mere ndi Army Nigeria wefu ndi mmadu na government Nigerian, otu ya kawa he ndi mmadu gi me. Ha wuru 8 Juun 1998. ==Lee nke ozo== * Ernest Shonekan * Olusegun Obasanjo Otú:Onyeisi ọchịchị nke Naijiria
Abuja
Abuja bụ isi obodo Naigeria, dị n'usoro dị na etiti etiti obodo n'ime Federal Capital Territory (FCT). O no n'etiti ya. Dị ka oche nke Gọọmenti Etiti nke Naigeria, ọ na-akwado nnukwu ụlọ ọrụ mba, akara ala, na ụlọ gbasasịrị n'ofe mpaghara iri ise ya. Ọ nọchiri Lagos (Obodo kasị nwee nde mmadụ na Nigeria) dịka isi obodo...
Chukwu
N'ọdinala Igbo site n'ezi obodo, Chukwu bụ eze chi nile na ndi uwa. Aha ya nonyere "chi" la "ukwu". Chukwu bụ onye kere ihe nile (chi- n'eke). Nke a bụ nke a na-kpọ ya Chineke ugbua. Chukwu abughi nwoke, ọ bughi nwanyï. Mgbe ndi bekee biara, ha wee kporo Chukwu chi nke ndi Christian, me ya nke nwoke. Ka bụ nke ndi Igbo...
Egg-rasher
Egg-rasher bụla ọtu ndi Igbo dila-kpo ex gratia, mkpuru okwu ndi bekee, mgbe afutala agha ndi Naigeria na ndi Biafra.Feuser, Willfired F., "Nothing Puzzles God"! Chinua Achebe's Civil War Stories. Na i'me: Ehling, Holger G. na Holste-von Mutius, Claus Peter (Editors), No Condition is Permanent: Nigerian Writing and the...
Ndi Haụsa
N'ala Naijiria, ndi Hausa bu ndi karia agburu ndi ozo n' onu ogugu. Ha bu nnukwu agburu karia ni Afrịka nile. == Lee ozo == * Ndi Igbo * Ndi Yoruba ==Abo Foto== Image: Haussa
Lólọ
Onye lolo bụ nwunye onye eze mgbe ụfọdụ. Oge ụfọdụ, ha nwere ike bụrụ onye ga-ekwu ihe ndi mmadụ ga-eme kama kama eze. ==Lee nke özö== * Eze Òtù:Madu
Umaru Yar'Adua
Umaru Musa Yar'Adua bu onye e mere president Naigeria, soto Olusegun Obasanjo. O bidoro 29 Mee, 2007, bu onye People's Democratic Party (PDP), ndi meriri e meri na general election 2007 Naijiria, na 21 Eprel. Mbu ha biata People's Democratic Party, ha bula onye ndi People's Redemption Party, tupu ha so papa ya, onye bu...
Niger
Niger bu obodo no na Afrịka. O no n'elu Naigeria na Benin. Isi oche Niger bu ebe ana-kpo Niamey. ==Lee nke ozo== * Naija Òtù:Ala no n'ime Afrịka
Adá
Ada bu ihe ana-kpo nwa nwanyi, dika okpara bu ihe ana-kpo nwa nwoke. Obu kwa aha ana-gozie ndi nwanyi mgbe ha bu nwanyi nke amuru na mbu, mbu amuo nde ozo. ==Lee nke ozo== * Nwanyi * Okpara ==Links na aga n'ezi== * Ada na asusu bekee Òtù:Umunna
Atiku Abubakar
Atiku Abubakar Vice President of Nigeria In office 29 Mee, 1999 - 29 Mee, 2007 President(s) Olusegun Obasanjo Preceded by Mike Akhigbe Succeeded by Goodluck Jonathan Born 25 Novemba, 1946 Adamawa State, Nigeria Political party Action Congress Religion Islam Alhaji Atiku Abubakar (nke amuru Turakin Adamawa), bula onye v...
Békè'
Békè bu mkpurokwu ana-kpo ndi ocha. Obu kwa he ana-kpo asüsü wo. Mgbe onye Scotland nwoke ana-kpo William Baike biara n'Igboland, ogwara ndi madu n'aha ya bula Baike. Maka otu ndị Inglish di su asusu ha, mgbe ndị Igbo suoro ya, o dila ike. Ha kpowa 'Baike' 'bekee', kpowazie ndi ocha enyiya, ndi bekee. ==Lee nke ozo== *...
Ndetu ndi ishi ọchịchị ȯra Naigiria
List of state Governors in Nigeria * 25 People's Democratic Party (PDP) * 7 All Nigeria People's Party (ANPP) * 1 Action Congress (AC) * 1 All Progressives Congress (APC) * 1 All Progressives Grand Alliance (APGA) * 1 Progressive Peoples Alliance (PPA) State Current Governor Party Elected/Took office Abia State Orji Uz...
Ndetu ȯra Nigeria na ògò ala hä
The following table presents a listing of Nigeria's 36 states ranked in order of their surface area. Rank State km² 1 Niger State 76,363 2 Borno State 70,898 3 Taraba State 54,473 4 Kaduna State 46,053 5 Bauchi State 45,837 6 Yobe State 45,502 7 Zamfara State 39,762 8 Adamawa State 36,917 9 Kwara State 36,825 10 Kebbi ...
Anambra
Anambra bụ steeti Naijiria, nke dị na mpaghara ọdịda ọwụwa anyanwụ nke mba ahụ. E guzobere steeti ahụ na August 27, 1991. Steeti Anambra nwere ókèala Delta Steeti n'ebe ọdịda anyanwụ, steeti Imo n'ebe ndịda, steeti Enugu n'ebe ọwụwa anyanwụ na steeti Kogi n'ebe ugwu. Dị ka akụkọ ọnụ ọgụgụ nke afọ 2022 si kwuo, e nwere ...
Ȯra Enugu
Ȯra EnuguState nickname: Coal City State Ȯra EnuguState nickname: Coal City State Ȯra EnuguState nickname: Coal City State Location Location Location Statistics Statistics Statistics Governor Sullivan Chime (PDP) Sullivan Chime (PDP) Date Created 27 Ọgọọst 1991 27 Ọgọọst 1991 Capital Énúgw'ũ Énúgw'ũ Area 7,161 km²Ranke...
Ȯra Lagos
Ȯra LagosState nickname: Centre of Excellence
Vice President of Nigeria
Onye Vice President of Nigeria bu onye di soto onye ishi Naigeria. == List of vice presidents == Portrait Name Took office Left office Political party Head of State 1 Brigadier Babafemi Ogundipe 16 January 1966 29 July 1966 Federal Military Government Major General Johnson Aguiyi-Ironsi 2 Vice Admiral Joseph Edet Akinw...
Asụsụ obodo
Asụsụ obodo bu mkpuru okwu ndi bekee ana-kpo olu ndi madu n'otu ala di ji kwu eku. ==Lee nke ozo== * English language Òtù:Obodo Òtù:Madu Asụsụ obodo a nwe ike ibu * Asụsụ Kapya *
Umuahia
Umuahia bu ịsị óche Ȯra Abia no na Nigeria. O nwere mmadu 325,000 (2015; calculated).Madu na Umuahia Agglomeration, Citypopulation of Nigeria, looked up on 25 February 2016. ==Lee nke ozo== * Ȯra Abia * Ahiri ishi nkeji obodo == Links n'aga n'ezi== * List of Umuahia Universities at finelib.com, looked up on 25 February...
Abakaléké
End of preview. Expand in Data Studio

Plaintext Wikipedia (Igbo)

Compressed plaintext articles from Igbo Wikipedia. One current main-namespace revision per non-redirect article; titles and cleaned text are stored as UTF-8 in independent gzip shards.

Produced and maintained by cheeseonamonkey/PlainTextWikipedia.

Build status: COMPLETE — 1/1 root shards recovered (2 leaf archives). All planned page ranges recovered.

Format

Each .txt.gz shard has three lines per article (title, single-line body, blank separator):

Article title
Cleaned article body

Next title
Next article body

Shard files are normally named igwiki_01_of_NN.txt.gz, etc. If one shard fails, recovery splits it into named halves like igwiki_01a_of_NN.txt.gz and igwiki_01b_of_NN.txt.gz; a failing half can split again (01ba, 01bb, etc.). Only successful, non-overlapping leaves are published.

The machine-readable coverage file data/build-manifest.json records which roots and subranges completed. Always check its complete flag before treating a dataset as exhaustive. These are raw text archives, not structured rows with title and body fields in the Hugging Face datasets API.

Example: download and read

import gzip
from huggingface_hub import HfApi, hf_hub_download

repo = "ffatty/plaintext-wikipedia-full-igbo"
files = sorted(
    path for path in HfApi().list_repo_files(repo, repo_type="dataset")
    if path.startswith("data/") and path.endswith(".txt.gz")
)
path = hf_hub_download(repo, filename=files[0], repo_type="dataset")

with gzip.open(path, "rt", encoding="utf-8") as stream:
    title = stream.readline().rstrip("\n")
    body = stream.readline().rstrip("\n")
    print(title, body[:200])

Sources and attribution

  1. cheeseonamonkey/PlainTextWikipedia — maintained converter and publisher.
  2. daveshap/PlainTextWikipedia — original upstream project (unmaintained).
  3. Wikimedia dumps — article source.

Wikipedia content is released under Creative Commons Attribution-ShareAlike (CC BY-SA); the conversion code is MIT licensed. Follow the applicable Wikimedia reuse requirements, including author attribution.


Generated by cheeseonamonkey/PlainTextWikipedia. Source data: Wikimedia dumps.

Downloads last month
32